Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 17:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a otú a ka i gāsi orùm, bú Devid, Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri, Mu onwem siri n'ebe-ita-nri anu-ulo, si kwa n'ebe i nēso ìgwè ewu na aturu, kuru gi, ka i buru onye-ndú ndim, bú Israel:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 17

Echiche 1. Ihe Emere 17:7 na onodu