Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 15:4-7 Bible Nso (IGBOB)

4. Devid we chikọta umu Eron na ndi Livai:

5. nke umu Kohat; Uriel, bú onye-isi, na umu-nne-ya, ọgu ndikom isi:

6. nke umu Merari; Asaia, bú onye-isi, na umu-nne-ya, ọgu ndikom iri-na-otù:

7. nke umu Giashom; Joel, bú onye-isi, na umu-nne-ya, ọgu ndikom isi na iri:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 15