Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 15:18 Bible Nso (IGBOB)

tiye-kwa-ra ha umu-nne-ha, bú ndi nke usoro nke-abua, Zekaraia, na Ben, na Jaaziel, na Shemiramot, na Jehiel, na Uni, na Elaiab, na Benaia, na Maaseia, na Matitaia, na Elifelehu, na Mikneia, na Obed-edom, na Jeiel, bú ndi-ọnu-uzọ-ama.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 15

Echiche 1. Ihe Emere 15:18 na onodu