Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 1:5-8 Bible Nso (IGBOB)

5. Umu-ndikom Jefet; Goma, na Megog, na Madai, na Jevan, na Tubal, na Meshek, na Tiras.

6. Umu-ndikom Goma kwa; Ashkenaz, na Difat, na Togama.

7. Umu-ndikom Jevan kwa; Elaisha, na Tashish, na Kitim, na Rodanim.

8. Umu-ndikom Ham; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 1