Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 1:47-50 Bible Nso (IGBOB)

47. Hedad we nwua, Samla, nke sitere na Masrika, we buru eze n'ọnọdu ya.

48. Samla we nwua, Shaul, nke sitere na Rehobot n'usọ Osimiri, we buru eze n'ọnọdu ya.

49. Shaul we nwua, Beal-hanan nwa Akboa we buru eze n'ọnọdu ya.

50. Beal-hanan we nwua, Hedad we buru eze n'ọnọdu-ya; aha obodo-ya bu Pai: aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahab.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 1