27. Abram, (nke ahu bu Abraham).
28. Umu-ndikom Abraham; Aisak, na Ishmael.
29. Ndia bu osuso-ọmumu nile ha: ọkpara Ishmael, Nebaiot; na Kida, na Adbeel, na Mibsam,
30. na Mishma, na Duma, na Masa; na Hedad, na Tima,
31. na Jetua, na Nafish, na Kidema. Ndia bu umu-ndikom Ishmael.