Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 1:22-35 Bible Nso (IGBOB)

22. na Ibal, na Abimael, na Sheba;

23. na Ofia, na Havila, na Jobab. Ndia nile bu umu-ndikom Jọktan.

24. Shem, Apakshad, Shela;

25. Iba, Peleg, Reu;

26. Serug, Nehoa, Tira;

27. Abram, (nke ahu bu Abraham).

28. Umu-ndikom Abraham; Aisak, na Ishmael.

29. Ndia bu osuso-ọmumu nile ha: ọkpara Ishmael, Nebaiot; na Kida, na Adbeel, na Mibsam,

30. na Mishma, na Duma, na Masa; na Hedad, na Tima,

31. na Jetua, na Nafish, na Kidema. Ndia bu umu-ndikom Ishmael.

32. Umu-ndikom Ketura kwa, bú nwayi-iko Abraham: ọ muru Zimran, na Jọkshan, na Medan, na Midian, na Ishbak, na Shua. Umu-ndikom Jọkshan kwa; Sheba, na Dedan.

33. Umu-ndikom Midian; Ifa, na Ifea, na Hanok, na Abida, na Eldea. Ndia nile bu umu Ketura.

34. Abraham muru Aisak. Umu-ndikom Aisak; Isọ, na Israel.

35. Umu-ndikom Isọ; Elifaz, na Reuel, na Jeush, na Jalam, na Kora.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 1