Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 19:31 Bible Nso (IGBOB)

Ufọdu kwa n'etiti ndi-isi Esia, ebe ha bu ndi-eyì-ya, ha zigara ya ozi, we riọ ya ka ọ ghara inuye onwe-ya nime ebe ahu anēkiri ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 19

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 19:31 na onodu