Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 21:33 Bible Nso (IGBOB)

Nurunu ilu ọzọ: Otù nwoke di, bú nna-nwe-ulo, onye kuru ubi-vine, b͕a ya ogige buruburu, gwu kwa ebe-nzọcha-nkpuru-vine nime ya, wu kwa ulo-elu, were kwa ya tiyere n'aka ndi-ọlu-ubi, we je ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:33 na onodu