Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 21:32 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Jọn biakutere unu n'uzọ ezi omume, ma unu ekweghi ya: ma ndi-ọna-utu na ndinyom nke nākwa iko kwere ya: ma mb͕e unu huru ya, unu onwe-unu akwaghi uta ọbuná emesia, ka unu we kwere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:32 na onodu