Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 11:24 Bible Nso (IGBOB)

Ọ̀ bughi ihe Kemosh, bú chi-gi, nēme gi ka i nweta, ka i gēnweta? Ma onye ọ bula Jehova, bú Chineke - ayi, napuworo ala-ya n'iru ayi, nke ahu ka ayi gēnweta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 11

Echiche Ndi-Ikpe 11:24 na onodu