N'otù ntabi-anya ka ha gānwu, ọbuná n'etiti abali;Anēme ka ndi ahu me nkpatu, ha nāgabiga kwa,Anēwezuga kwa onye di ike, nēweghi aka ọ bula.