Ka ha we debe gi ka i pua n'aka nwanyi nābughi nwunye-gi,N'aka nwanyi nābughi nwunye-gi nke nēkwu okwu ire-utọ.