Ọba-gi nile gējuputa kwa n'ihe-nriju-afọ,Ebe-nzọcha-nkpuru-vine-gi nile gētiwa kwa na manya-vine ọhu.