Onye nkpuru-obi-ya di nganga nākpali ise-okwu:Ma onye nātukwasi Jehova obi, agēme, ya ka ọ ma abuba.