Ihe ndi ezi omume nāchọsi ike bu nání ezi ihe:Ma olile-anya nke ndi nēmebi iwu bu nrubiga-ókè nke iwe.