O nwere onye nāghasa aghasa, ma anọ̀ nātukwasiri ya ihe kari;O nwe-kwa-ra onye nēb͕ochi eb͕ochi kari nke ziri ezi, ma ọ nēdubà nání n'ikọ-ukọ.