Site n'aka rue aka, agaghi-agu onye ọjọ n'onye nēmeghi ihe ọjọ:Ma nkpuru ndi ezi omume gēwepuga onwe-ha.