Ihe-árú n'anya Jehova ka ndi b͕agọrọ ab͕agọ n'obi bu:Ma ihe nātọ Ya utọ ka ndi zuru okè n'uzọ-ha bu.