Nwa ehi-ya buru uzọ mu, ima-nma diri ya;Mpi nke atu ka mpi-ya abua bu kwa:Ọ gēwere ha sọkọta ndi nile, rue nsọtu nile nke uwa:Ndi ahu bu kwa usu nile nke orú nnù ndikom na nnù ise nke Efraim,Ndi ahu bu kwa usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri nke Manase.