Site kwa n'ihe di oké ọnu-ahia nke uwa na ùjú-ya,Na obi-ọma nke Onye bi n'osisi ntà:Ka ngọzi ahu biakwasi n'isi Josef,Na n'opu-n'isi nke onye ekewapuru n'etiti umu-nne-ya.