Jehova, enyela ihe onye nēmebi iwu nāchọsi ike;Emela ka nzube ọjọ ya gara ya; ha nēbuli onwe-ha elu. Selah