Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 23:14 Bible Nso (IGBOB)

Jehoiada, bú onye-nchu-àjà, we me ka ndi-isi usu nile nke ọgu ndikom ise puta, bú ndi-nlekọta usu-ndi-agha, si ha, Menu ka ọ pua ba n'etiti ariri; ma onye nābiaso ya n'azu, ka ewere mma-agha me ka ọ nwua:n'ihi na onye-nchu-àjà siri, Unu emela ka ọ nwua n'ulo Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 23

Echiche 2. Ihe Emere 23:14 na onodu