Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 23:13 Bible Nso (IGBOB)

ọ hu, ma, le, eze nēguzo n'akuku ogidi-ya na nbata, ndi-isi na opì-ha di kwa n'akuku eze; ndi nile nke ala ahu ṅuri-kwa-ra ọṅu, fùa opì; ndi-ọbù-abù ji kwa ihe abù kpọ, ndi nēme ka amara ito otuto nọ kwa. Atalaia we dọwa uwe-ya nile, si, Nkekọta imegide eze, nkekọta imegide eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 23

Echiche 2. Ihe Emere 23:13 na onodu