Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 28:8 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a, n'anya Israel nile, bú nkpọkọta Jehova kpọkọtara, ma na nti Chineke-ayi, debenu, chọ kwa ihe nile Jehova, bú Chineke-unu, nyere n'iwu: ka unu we nweta ezi ala nka, me kwa ka umu-unu keta ya rue mb͕e ebighi-ebi, bú ndi gānọchi unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 28

Echiche 1. Ihe Emere 28:8 na onodu