Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Taitọs 2:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma gi onwe-gi, nēkwu ihe nile kwesiri ozizí ahu nke nēnye ezi ndu:

2. si ka agadi-ndikom nwe anya-udo, kwesiri nsọpuru, nwe uche zuru okè, nwe ezi ndu nime okwukwe-ayi, nime ihu-n'anya, nime ntachi-obi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Taitọs 2