Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Taitọs 1:7 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na onye ahu nke nēlekọta nzukọ Kraist anya aghaghi ibu onye anāpughi ibo ebubo, dika onye nāchi èzí-na-ulo Chineke; onye nābughi onye nwere isi-ike, nābughi onye nēwe iwe ọsọsọ, nābughi onye nēse okwu site n'iṅubiga manya ókè, nābughi onye nēti madu aka, nābughi onye akpiri urù nēweta ihere nākpọ nku;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Taitọs 1

Echiche Taitọs 1:7 na onodu