Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 9:40 Bible Nso (IGBOB)

Ma Pita chupuru ha nile n'èzí, we b͕ue ikperè n'ala, kpe ekpere; o we chigharia n'ebe ozu ahu di, si, Tabita, bilie. Nwanyi ahu we saghe anya-ya; mb͕e ọ huru Pita, o we nọlie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 9

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 9:40 na onodu