Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 8:9 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù nwoke di, Saimon bu aha-ya, onye n'oge gara aga nēme mb͕asi n'obodo ahu, nēme kwa ka ibobo nwua mba Sameria n'aru, nāsi na ya onwe-ya bu onye uku:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 8

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 8:9 na onodu