Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 8:32 Bible Nso (IGBOB)

Ma ibe ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nke ọ nāgu bu nka,Esekpuru Ya, dika aturu, je ob͕ub͕u;Dika nwa-aturu da-kwa-ra ob͕i n'iru onye nākpacha ya aji,Otú a ka Ọ nādighi-asaghe ọnu-Ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 8

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 8:32 na onodu