Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 7:41 Bible Nso (IGBOB)

Ha we kpua nwa-ehi n'ubọchi ahu, we butere arusi ahu ihe àjà, we ṅuria n'ọlu aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 7

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 7:41 na onodu