Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 7:35 Bible Nso (IGBOB)

Moses nka, onye ha juru aju, si, Onye mere gi ka i buru onye-isi na ikpé? onye a ka Chineke ziteworo ibu onye-isi, ibu kwa onye-nb͕aputa, ya na aka mọ-ozi ahu nke emere ka ọ hu ya n'osisi ntà ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 7

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 7:35 na onodu