Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 5:36 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na mb͕e ubọchi nda akērughi Teudas biliri, nākpọ onwe-ya ihe; onye ọnu-ọgugu ndikom, ra ka nnù madu, dayere ya: onye eb͕uru; ndi nile, ka ha ra, bú ndi kweyere ya, we b͕asa, ha we ghọ ihe-efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 5

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 5:36 na onodu