Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 5:21 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ha nuru nka, ha ba n'ulo uku Chineke mb͕e chi nābọ, we nēzí ihe. Ma onye-isi-nchu-àjà biara, ya na ndi soro ya, we kpọkọ nnọkọ-ikpé-ha, na nzukọ ndi-okenye umu Israel nile, we ziga n'ulo-nkpọrọ, ka ekuta ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 5

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 5:21 na onodu