Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 5:10 Bible Nso (IGBOB)

O we da n'ala ngwa ngwa n'ukwu-ya, kubìe ume: umu-okorọbia ahu we bata, hu ya ka ọ nwuru, ha we bupu ya, lìe ya n'akuku di-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 5

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 5:10 na onodu