Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 4:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ha huru nkwuwa-okwu nke Pita na Jọn, mb͕e ha ghọta-kwa-ra na ha bu ndi nāmaghi ihe na ndi nāmutaghi akwukwọ ri nne, o ju ha anya; ha we mata ha, na ha na Jisus anọwori.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 4

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 4:13 na onodu