Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 28:17 Bible Nso (IGBOB)

O rue, na mb͕e ubọchi atọ gasiri ọ kpọkọrọ ndi bu ndi-isi n'etiti ndi-Ju: mb͕e ha biakọrọ n'otù, ọ si ha, Umu-nnem, mu onwem, ọ bu ezie na emeghm ihe ọ bula megide ndi-Ju, ma-ọbu ọme-n'ala nke nna-ayi-hà, ma esi na Jerusalem raram nye n'aka ndi Rom ka m'buru onye-nkpọrọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 28

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 28:17 na onodu