Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 27:12 Bible Nso (IGBOB)

Ebe ọnu-miri ahu nādighi n'ebe di nma inogide na mb͕e oyi, ndi ka n'ọnu-ọgugu nime ha we du ọdú ka enupu ub͕ọ n'ebe ahu, ma eleghi anya ha gēru Finiks, we nọgide n'ebe ahu na mb͕e oyi; nke bu otù ọnu-miri nke Krit, nke nēche iru n'Ọwuwa-anyanwu n'akuku Ugwu na akuku Ndida.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 27

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 27:12 na onodu