Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 25:16 Bible Nso (IGBOB)

M'we za ha, si, na ọ bughi ọme-n'ala nke ndi Rom iwere amara rara madu ọ bula nye, ma ọ buru na onye anēbo ebubo ebughi uzọ nwe ndi nēbo ya n'iru ya, hu kwa uzọ igọpu onwe-ya n'ihe eboro ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 25

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 25:16 na onodu