Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 25:11 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ọ buru na emem ajọ omume, ọ buru kwa na emewom ihe kwesiri ọnwu, ariọghm ib͕anari ọnwu: ma ọ buru na ọ dighi ihe bu ezi-okwu n'ebubo ndikom ndia nēbom, ọ dighi onye ọ bula puru iwerem nye ha n'amara. Ọ bu Sisa ka m'nākpọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 25

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 25:11 na onodu