Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 24:5 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ayi huru nwoke a ka ọ nābu onye nēme ka ihe ọjọ ba uba, onye nākpali kwa madu n'etiti ndi-Ju nile n'elu-uwa dum madu bi ka ha bilie megide ndi-isi, buru kwa otù onye-isi nime irọ-òtù ndi Nazaret:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 24

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 24:5 na onodu