Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 24:26-27 Bible Nso (IGBOB)

26. O nēle kwa anya na Pọl gēnye ya ego: n'ihi ya ọ nākpọta kwa ya ọtutu mb͕e, ya na ya nākparita kwa uka.

27. Ma mb͕e arọ abua b͕azuru, Pọsiọs Festọs nọchiri ọnọdu Filiks; ebe ọ nāchọ inwe iru-ọma n'ebe ndi-Ju nọ, Filiks we rapu Pọl n'ab͕u.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 24