Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 24:2 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e akpọrọ ya, Tatọlọs we malite ibo ya ebubo, si,Ebe ayi sitere n'aka-gi nwe udo ri nne, ebe esite-kwa-ra n'ezi uche, nke i ji buru uzọ zube ihe, nēmeziri mba nka ihe di iche iche,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 24

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 24:2 na onodu