Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 24:1 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ubọchi ise gasiri onye-isi-nchu-àjà, bú Ananaias, we ridata, ya na ndi-okenye ufọdu, na otù onye-ọ̀kà-okwu, aha-ya bu Tatọlọs; ndi ahu we kọrọ onye-isi akukọ megide Pọl.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 24

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 24:1 na onodu