Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 19:29 Bible Nso (IGBOB)

Obodo ahu we juputa n'aghara ahu: ha we were otù obi nubà nime ebe anēkiri ihe, mb͕e ha jidesiri Gaiọs na Aristakọs, ndi Masedọnia, ndi nēso Pọl n'ije.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 19

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 19:29 na onodu