Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 19:26 Bible Nso (IGBOB)

Ma unu nāhu nānu kwa, na ọ bughi nání n'Efesọs kama ọ fọduru ihe ntà ka ọ buru n'Esia nile, ka Pọl nka rafuru oké ìgwè madu wepu kwa ha n'ezi uzọ, ebe ọ nāsi na ihe eji aka me abughi chi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 19

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 19:26 na onodu