Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 18:23 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ọ nọsiri n'ebe ahu oge ufọdu, ọ pua, we nāgabiga nime ala Galetia na Frijia n'usoro, nēme ka ndi nile ndi nēso uzọ Jisus guzosie ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 18

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 18:23 na onodu