Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 17:33-34 Bible Nso (IGBOB)

33. Otú a ka Pọl siri n'etiti ha pua.

34. Ma ndikom ufọdu rapara n'aru-ya, we kwere na Jisus: n'etiti ha Daiọnisiọs onye Areọpagọs di kwa, na otù nwanyi, aha-ya bu Damaris, ha na ndi ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17