Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 17:28 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na ọ bu nime Ya onwe-ya ka ayi nādi ndu, nējeghari kwa, nādi kwa; dika ufọdu ọbuná nime ndi nke unu ndi nēme abù kwuworo, si, N'ihi na ayi bu kwa ndi Ọ muru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 17:28 na onodu