Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 17:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma mb͕e ha gabigasiri n'Amfipọlis na Apọlonia, ha biaruru Tesalọnaika, ebe ulo-nzukọ ndi-Ju di:

2. Pọl dika ọ nēme mb͕e dum, we bakuru ha, ogologo ubọchi-izu-ike atọ ọ nāgwa kwa ha okwu site n'ihe edeworo n'akwukwọ nsọ,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17